11 N’ihi nsogbu nke mkpụrụ obi ya, ihe ọ ga-ahụ+ ga-eju ya afọ.+ Site n’ihe onye ezi omume ahụ, bụ́ ohu m,+ maara, ọ ga-eme ka ọtụtụ ndị ghọọ ndị ezi omume;+ ọ ga-eburukwa njehie ha.+
9 ma anyị na-ahụ Jizọs, onye e mere ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi,+ ka e kpuwere ya ebube+ na nsọpụrụ dị ka okpueze n’ihi na ọ nwụwo anwụ,+ ka o wee site n’obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ detụ ọnwụ ire maka mmadụ niile.+