33 Ya mere, ebe e buliri ya elu ka ọ nọrọ n’aka nri Chineke,+ o wee nata mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa site n’aka Nna ya,+ ọ wụpụwo ihe a nke unu na-ahụ ma na-anụ.
31 Chineke buliri onye a elu ka ọ nọrọ n’aka nri ya+ dị ka Onye Nnọchiteanya Ukwu+ na Onye Nzọpụta,+ ka Izrel wee chegharịa,+ ka e wee gbaghara ha mmehie ha.+