33 Ya mere, ebe e buliri ya elu ka ọ nọrọ n’aka nri Chineke,+ o wee nata mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa site n’aka Nna ya,+ ọ wụpụwo ihe a nke unu na-ahụ ma na-anụ.
21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị na ikike na ike na ịbụisi+ ọ bụla na aha ọ bụla a kpọrọ,+ ọ bụghị naanị n’ime usoro ihe a,+ kamakwa n’ime nke ahụ gaje ịbịa.+