Abụ Ọma 53:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Chineke si n’eluigwe ledata anya lee ụmụ mmadụ,+Iji hụ ma ọ̀ dị onye nwere nghọta, onye na-achọ Jehova.+
2 Ma Chineke si n’eluigwe ledata anya lee ụmụ mmadụ,+Iji hụ ma ọ̀ dị onye nwere nghọta, onye na-achọ Jehova.+