Ndị Rom 8:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ònye bụ onye ahụ nke ga-ama ha ikpe? Kraịst Jizọs bụ onye ahụ nwụrụ, ee, kama ọ bụ onye e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite, onye nọ n’aka nri+ nke Chineke, onye na-arịọkwara anyị arịrịọ.+ Ndị Filipaị 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+ 1 Pita 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ nọ n’aka nri Chineke,+ n’ihi na ọ gara eluigwe; e mekwara ka ndị mmụọ ozi+ na ndị na-achị achị na ndị dị ike nọrọ n’okpuru ya.+
34 Ònye bụ onye ahụ nke ga-ama ha ikpe? Kraịst Jizọs bụ onye ahụ nwụrụ, ee, kama ọ bụ onye e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite, onye nọ n’aka nri+ nke Chineke, onye na-arịọkwara anyị arịrịọ.+
9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+
22 Ọ nọ n’aka nri Chineke,+ n’ihi na ọ gara eluigwe; e mekwara ka ndị mmụọ ozi+ na ndị na-achị achị na ndị dị ike nọrọ n’okpuru ya.+