Matiu 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jizọs wee bịakwute ha, gwa ha okwu, sị: “E nyewo m ikike niile+ n’eluigwe na n’elu ụwa. 1 Ndị Kọrịnt 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na ọ ghaghị ịchị dị ka eze ruo mgbe Chineke debere ndị iro ya niile n’okpuru ụkwụ ya.+ Ndị Efesọs 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị na ikike na ike na ịbụisi+ ọ bụla na aha ọ bụla a kpọrọ,+ ọ bụghị naanị n’ime usoro ihe a,+ kamakwa n’ime nke ahụ gaje ịbịa.+ Ndị Filipaị 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+
21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị na ikike na ike na ịbụisi+ ọ bụla na aha ọ bụla a kpọrọ,+ ọ bụghị naanị n’ime usoro ihe a,+ kamakwa n’ime nke ahụ gaje ịbịa.+
9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+