1 Ndị Kọrịnt 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mgbe nke ahụ gasịrị, ọgwụgwụ ga-abịa, mgbe ọ ga-enyefe alaeze ahụ n’aka Chineke na Nna ya, mgbe o meworo ka ọchịchị niile na ikike na ike+ niile ghara ịdị irè. Ndị Kọlọsi 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi ya, unu nwezuru ihe niile site n’aka ya, ya bụ, onye bụ́ isi nke ọchịchị niile na ikike niile.+ Ndị Hibru 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya mere, ọ kawo ndị mmụọ ozi mma,+ ebe o ketaworo aha+ mara mma karịa nke ha.
24 Mgbe nke ahụ gasịrị, ọgwụgwụ ga-abịa, mgbe ọ ga-enyefe alaeze ahụ n’aka Chineke na Nna ya, mgbe o meworo ka ọchịchị niile na ikike na ike+ niile ghara ịdị irè.
10 N’ihi ya, unu nwezuru ihe niile site n’aka ya, ya bụ, onye bụ́ isi nke ọchịchị niile na ikike niile.+