Ndị Efesọs 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị na ikike na ike na ịbụisi+ ọ bụla na aha ọ bụla a kpọrọ,+ ọ bụghị naanị n’ime usoro ihe a,+ kamakwa n’ime nke ahụ gaje ịbịa.+ 1 Pita 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ nọ n’aka nri Chineke,+ n’ihi na ọ gara eluigwe; e mekwara ka ndị mmụọ ozi+ na ndị na-achị achị na ndị dị ike nọrọ n’okpuru ya.+
21 n’ebe dị elu karịa ọchịchị na ikike na ike na ịbụisi+ ọ bụla na aha ọ bụla a kpọrọ,+ ọ bụghị naanị n’ime usoro ihe a,+ kamakwa n’ime nke ahụ gaje ịbịa.+
22 Ọ nọ n’aka nri Chineke,+ n’ihi na ọ gara eluigwe; e mekwara ka ndị mmụọ ozi+ na ndị na-achị achị na ndị dị ike nọrọ n’okpuru ya.+