Ọrụ Ndịozi 2:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ya mere, ebe e buliri ya elu ka ọ nọrọ n’aka nri Chineke,+ o wee nata mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa site n’aka Nna ya,+ ọ wụpụwo ihe a nke unu na-ahụ ma na-anụ. Ndị Filipaị 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+
33 Ya mere, ebe e buliri ya elu ka ọ nọrọ n’aka nri Chineke,+ o wee nata mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa site n’aka Nna ya,+ ọ wụpụwo ihe a nke unu na-ahụ ma na-anụ.
9 N’ihi nke a, Chineke buliri ya elu ka ọ nọrọ n’ọkwá ka elu,+ o jikwa obiọma nye ya aha dị elu karịa aha ọ bụla ọzọ,+