Aịzaya 42:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Lee! Ohu m,+ nke m jidesiri aka ike!+ Onye m họọrọ,+ bụ́ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m!+ Etinyewo m mmụọ m n’ime ya.+ Ọ bụ ikpe ziri ezi ka ọ ga-ewetara mba niile.+
42 Lee! Ohu m,+ nke m jidesiri aka ike!+ Onye m họọrọ,+ bụ́ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m!+ Etinyewo m mmụọ m n’ime ya.+ Ọ bụ ikpe ziri ezi ka ọ ga-ewetara mba niile.+