-
Aịzaya 49:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Nke a bụ ihe Jehova, Onye Mgbapụta Izrel,+ bụ́ Onye Nsọ ya, gwara onye e ledara anya ruo ná mkpụrụ obi,+ onye mba ahụ kpọrọ asị,+ onye na-ejere ndị na-achị achị ozi:+ “Ndị eze ga-ahụ ya wee bilie ọtọ,+ ndị isi ga-ahụkwa ya wee kpọọ isiala, n’ihi Jehova, onye kwesịrị ntụkwasị obi,+ Onye Nsọ Izrel, bụ́ onye họọrọ gị.”+
-