45 N’ihi na ọbụna Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi,+ kama ka o jee ozi, ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta+ n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+
27 N’ihi na olee onye ka ukwuu, ọ̀ bụ onye nọ na-eri ihe na tebụl ka ọ̀ bụ onye na-eje ozi? Ọ́ bụghị onye nọ na-eri ihe na tebụl? Ma anọ m n’etiti unu dị ka onye na-eje ozi.+