Levitikọs 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Mmadụ ọzọ agaghị anọ n’ụlọikwuu nzute ahụ malite n’oge ọ banyere n’ebe nsọ ahụ ịga kpuchie mmehie ruo mgbe ọ pụtara; ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya,+ kpuchiere ụlọ ya, kpuchiekwara ọgbakọ Izrel dum.+ Matiu 20:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Dị nnọọ ka Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi,+ ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+
17 “Mmadụ ọzọ agaghị anọ n’ụlọikwuu nzute ahụ malite n’oge ọ banyere n’ebe nsọ ahụ ịga kpuchie mmehie ruo mgbe ọ pụtara; ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya,+ kpuchiere ụlọ ya, kpuchiekwara ọgbakọ Izrel dum.+
28 Dị nnọọ ka Nwa nke mmadụ bịara, ọ bụghị ka e jeere ya ozi, kama ka o jee ozi,+ ka o nyekwa mkpụrụ obi ya ka ọ bụrụ ihe mgbapụta n’ọnọdụ ọtụtụ mmadụ.”+