Levitikọs 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “E nweghị onye ọzọ ga-anọ n’ụlọikwuu nzute malite mgbe ọ banyere n’ebe nsọ ka o kpuchie mmehie ruo mgbe ọ pụtara. Ọ ga-ekpuchiri onwe ya na ezinụlọ* ya mmehie ha,+ kpuchiekwara ọgbakọ Izrel niile mmehie ha.+
17 “E nweghị onye ọzọ ga-anọ n’ụlọikwuu nzute malite mgbe ọ banyere n’ebe nsọ ka o kpuchie mmehie ruo mgbe ọ pụtara. Ọ ga-ekpuchiri onwe ya na ezinụlọ* ya mmehie ha,+ kpuchiekwara ọgbakọ Izrel niile mmehie ha.+