Levitikọs 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Mmadụ ọzọ agaghị anọ n’ụlọikwuu nzute ahụ malite n’oge ọ banyere n’ebe nsọ ahụ ịga kpuchie mmehie ruo mgbe ọ pụtara; ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya,+ kpuchiere ụlọ ya, kpuchiekwara ọgbakọ Izrel dum.+
17 “Mmadụ ọzọ agaghị anọ n’ụlọikwuu nzute ahụ malite n’oge ọ banyere n’ebe nsọ ahụ ịga kpuchie mmehie ruo mgbe ọ pụtara; ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya,+ kpuchiere ụlọ ya, kpuchiekwara ọgbakọ Izrel dum.+