Aịzaya 42:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Lee! Ohu m,+ nke m jidesiri aka ike!+ Onye m họọrọ,+ bụ́ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m!+ Etinyewo m mmụọ m n’ime ya.+ Ọ bụ ikpe ziri ezi ka ọ ga-ewetara mba niile.+ 1 Pita 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka unu na-abịakwute ya dị ka nkume dị ndụ,+ nke ndị mmadụ+ jụrụ ajụ+ n’eziokwu, ma bụrụ nke Chineke họọrọ, nke dịkwa oké ọnụ ahịa n’anya ya,+
42 Lee! Ohu m,+ nke m jidesiri aka ike!+ Onye m họọrọ,+ bụ́ onye ihe ya masịrị mkpụrụ obi m!+ Etinyewo m mmụọ m n’ime ya.+ Ọ bụ ikpe ziri ezi ka ọ ga-ewetara mba niile.+
4 Ka unu na-abịakwute ya dị ka nkume dị ndụ,+ nke ndị mmadụ+ jụrụ ajụ+ n’eziokwu, ma bụrụ nke Chineke họọrọ, nke dịkwa oké ọnụ ahịa n’anya ya,+