Jọn 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kpọgide ya n’osisi!” Paịlet sịrị ha: “M̀ ga-akpọgide eze unu n’osisi?” Ndị isi nchụàjà wee zaa, sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ bụghị Siza.”+
15 Otú ọ dị, ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kpọgide ya n’osisi!” Paịlet sịrị ha: “M̀ ga-akpọgide eze unu n’osisi?” Ndị isi nchụàjà wee zaa, sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ bụghị Siza.”+