10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+
15 hụ na eze ị ga-emere onwe gị bụ onye Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ.+ Ị ga-esi n’etiti ụmụnne gị meere onwe gị eze. A gaghị ekwe ka i mee onye mba ọzọ nke na-abụghị nwanne gị eze ga-achị gị.