Ọnụ Ọgụgụ 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile. 2 Samuel 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.” 2 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.
4 Ndị Juda+ wee bịa tee Devid mmanụ+ n’ebe ahụ ịbụ eze ụlọ Juda.+ Ha wee bịa sị Devid: “Ọ bụ ndị Jebesh-gilied liri Sọl.”
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+