Ọnụ Ọgụgụ 24:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị ugbu a. M ga-ahụ ya, ma ọ gaghị abụ nso nso a. Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze+ ga-esikwa n’Izrel pụta.+ Ọ ga-etiwa egedege ihu Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile. Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:17 Mmezu Mkpughe, p. 53, 318 Ụlọ Nche,5/15/2005, p. 17
17 M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị ugbu a. M ga-ahụ ya, ma ọ gaghị abụ nso nso a. Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze+ ga-esikwa n’Izrel pụta.+ Ọ ga-etiwa egedege ihu Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.