2 Samuel 8:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O merikwara ndị Moab,+ makpuwe ha n’ala, jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, tụta ụzọ abụọ n’ime ha a ga-egbu egbu, na otu ụzọ a ga-ahapụ ndụ.+ Ndị Moab ghọkwara ndị ohu Devid, na-atụkwara ya ụtụ.+ 1 Ihe E Mere 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O merikwara ndị Moab,+ ha aghọọ ndị ohu ya, na-atụkwara ya ụtụ.+ Abụ Ọma 108:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Moab bụ efere m ji asa ihe.+ M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Ịdọm.+ M ga-eti mkpu ọṅụ maka na m ga-emeri Filistia.”+
2 O merikwara ndị Moab,+ makpuwe ha n’ala, jiri ụdọ e ji atụ̀ ihe tụọ ha, tụta ụzọ abụọ n’ime ha a ga-egbu egbu, na otu ụzọ a ga-ahapụ ndụ.+ Ndị Moab ghọkwara ndị ohu Devid, na-atụkwara ya ụtụ.+
9 Moab bụ efere m ji asa ihe.+ M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Ịdọm.+ M ga-eti mkpu ọṅụ maka na m ga-emeri Filistia.”+