Ọnụ Ọgụgụ 24:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ ga-eweghara Ịdọm.+ N’eziokwu, ndị iro Sia+ ga-eweghara ya+Mgbe Izrel na-egosi na obi siri ya ike. 2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. O dowere ha ebe niile n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+
18 Ọ ga-eweghara Ịdọm.+ N’eziokwu, ndị iro Sia+ ga-eweghara ya+Mgbe Izrel na-egosi na obi siri ya ike.
14 O dowekwara ndị agha na-eche nche n’Ịdọm. O dowere ha ebe niile n’Ịdọm. Ndị Ịdọm niile ghọkwara ndị ohu Devid.+ Jehova mekwara ka Devid na-emeri n’agha ọ bụla ọ gara.+