Jenesis 36:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ịsọ wee biri n’ala Sia bụ́ ugwu ugwu.+ Ọ bụ Ịsọ bụ Ịdọm.+ Joshụa 24:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ m mekwara ka Aịzik mụta Jekọb na Ịsọ.+ E mechaa, m nyere Ịsọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya.+ Ma, Jekọb na ụmụ ya kwagara Ijipt.+
4 Ọ bụ m mekwara ka Aịzik mụta Jekọb na Ịsọ.+ E mechaa, m nyere Ịsọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ nke ya.+ Ma, Jekọb na ụmụ ya kwagara Ijipt.+