Ọnụ Ọgụgụ 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile. Ọnụ Ọgụgụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:17 Mmezu Mkpughe, p. 53, 318 Ụlọ Nche,5/15/2005, p. 17
17 M ga-ahụ ya,+ ma ọ bụghị ugbu a;M ga-ahụ ya, ma ọ bụghị n’ebe dị nso.Kpakpando+ ga-esi na Jekọb pụta,Mkpanaka eze ga-esikwa n’Izrel pụta.+Ọ ga-etiwa agba ntị abụọ nke Moab,+Tiwaakwa okpokoro isi nke ụmụ mbibi niile.