Ọpụpụ 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ sịkwara: “I nweghị ike ịhụ ihu m, n’ihi na ọ dịghị mmadụ ga-ahụ ihu m ma dị ndụ.”+ Jọn 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+
18 Ọ dịghị mmadụ hụtụrụla Chineke mgbe ọ bụla;+ ọ bụ chi ahụ a mụrụ naanị ya+ nke nọ n’obi+ Nna ya kọwara ya.+