Abụ Ọma 110:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova ga-eme ka ọchịchị gị* si na Zayọn ruo n’ebe ndị ọzọ. Ọ sịrị: “Gaa meriwe n’etiti ndị iro gị.”+ Ndị Hibru 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma o kwuru banyere Ọkpara ya, sị: “Ọ bụ Chineke nyere gị ikike ịchị*+ ruo mgbe niile ebighị ebi, mkpanaka Alaeze gị bụkwa mkpanaka ezi omume.*
2 Jehova ga-eme ka ọchịchị gị* si na Zayọn ruo n’ebe ndị ọzọ. Ọ sịrị: “Gaa meriwe n’etiti ndị iro gị.”+
8 Ma o kwuru banyere Ọkpara ya, sị: “Ọ bụ Chineke nyere gị ikike ịchị*+ ruo mgbe niile ebighị ebi, mkpanaka Alaeze gị bụkwa mkpanaka ezi omume.*