10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+
11 Ma Eze Devid ziri Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà ozi, sị: “Gwanụ ndị okenye Juda,+ sị, ‘Gịnị mere unu ga-eji bụrụ ndị ikpeazụ ga-eme ka eze lọta n’ụlọ ya, ebe ọ bụ na okwu Izrel dum eruwo eze ntị n’ụlọ ya?
42 Ndị Juda niile wee zaa ndị Izrel, sị: “N’ihi na eze bụ onye ikwu anyị;+ oleekwanụ ihe unu na-ewere iwe n’ihe a? Ọ̀ dịwo ihe anyị riri nke si n’akpa eze, ka è buteworo anyị onyinye?”