2 Samuel 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Zedọk+ nwa Ahaịtọb na Ahimelek+ nwa Abayata bụ ndị nchụàjà, Seraya bụ odeakwụkwọ. 2 Samuel 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi+ igbe ezi Chineke n’obodo.+ Ọ bụrụ na ihe m adị Jehova mma, ọ ga-akpọghachite m wee mee ka m hụ ya nakwa ebe obibi ya.+ 1 Ndị Eze 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja.
25 Ma eze sịrị Zedọk: “Bughachi+ igbe ezi Chineke n’obodo.+ Ọ bụrụ na ihe m adị Jehova mma, ọ ga-akpọghachite m wee mee ka m hụ ya nakwa ebe obibi ya.+
8 Ma Zedọk+ onye nchụàjà na Benaya+ nwa Jehoyada na Netan+ onye amụma na Shimiaị+ na Riaị na ndị dike+ Devid esonyereghị+ Adọnaịja.