2 Samuel 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Joab bụ onyeisi ndị agha+ niile nke Izrel; Benaya+ nwa Jehoyada+ bụkwa onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+ 1 Ihe E Mere 27:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onyeisi ìgwè nke atọ nke na-eje ozi, nke nwe ọnwa nke atọ, bụ Benaya+ nwa Jehoyada+ onyeisi nchụàjà. E nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
23 Joab bụ onyeisi ndị agha+ niile nke Izrel; Benaya+ nwa Jehoyada+ bụkwa onyeisi ndị Keretaịt+ na ndị Peletaịt.+
5 Onyeisi ìgwè nke atọ nke na-eje ozi, nke nwe ọnwa nke atọ, bụ Benaya+ nwa Jehoyada+ onyeisi nchụàjà. E nwere puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.