2 Samuel 20:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Joab bụ onyeisi ndị agha Izrel niile.+ Benaya+ nwa Jehoyada+ bụ onyeisi ndị Keretaịt na ndị Peletaịt.+
23 Joab bụ onyeisi ndị agha Izrel niile.+ Benaya+ nwa Jehoyada+ bụ onyeisi ndị Keretaịt na ndị Peletaịt.+