18 Eze na ndị niile na-ejere ya ozi so na-aga, ma ndị Keretaịt niile ma ndị Peletaịt*+ niile, ma narị ụmụ nwoke isii (600) bụ́ ndị Gat.+ Ha niile so eze na-aga, ya ana-eleru ha anya.
38 Zedọk onye nchụàjà, Netan onye amụma, Benaya+ nwa Jehoyada, nakwa ndị Keretaịt na ndị Peletaịt+ gaziri mee ka Solomọn nọdụ n’elu jakị Eze Devid,+ dugakwa ya Gaịhọn.+