1 Ndị Eze 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Benaya+ nwa Jehoyada bụ onyeisi ndị agha,+ Zedọk na Abayata+ bụkwa ndị nchụàjà; 1 Ihe E Mere 12:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehoyada bụ onye ndú+ ụmụ Erọn,+ puku mmadụ atọ na narị asaa sokwa ya.