49 Erọn+ na ụmụ ya na-esure ihe nsure ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ+ nakwa n’elu ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ iji na-arụ ọrụ niile metụtara ihe ndị kasị nsọ nakwa iji na-ekpuchiri+ Izrel mmehie ha,+ dị ka ihe niile Mozis bụ́ ohu Chineke nyere n’iwu si dị.