Ọpụpụ 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn. Ọnụ Ọgụgụ 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya, ha ga na-arụ ọrụ ha dị ka ndị nchụàjà;+ a ga-egbu onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.”+
28 “Ma gị onwe gị, kpọta Erọn nwanne gị, ya na ụmụ ya ndị ikom, ka ha si n’etiti ụmụ Izrel bịakwute gị, ka o wee bụrụ onye nchụàjà m,+ ya bụ, Erọn,+ Nedab na Abaịhu,+ Elieza na Ịtama,+ bụ́ ụmụ Erọn.
10 Ị ga-ahọpụta Erọn na ụmụ ya, ha ga na-arụ ọrụ ha dị ka ndị nchụàjà;+ a ga-egbu onye nkịtị ọ bụla nke bịara nso.”+