Ọpụpụ 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee weso Mozis iwe dị ọkụ, o wee sị: “Ọ̀ bụ na Erọn onye Livaị abụghị nwanne gị?+ Amaara m na ọ pụrụ nnọọ ikwu okwu. Lee, ọ na-abịakwa izute gị. Mgbe ọ hụrụ gị, ọ ga-aṅụrị ọṅụ n’obi ya.+ Abụ Ọma 99:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mozis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+Ha nọ na-akpọku Jehova, ya onwe ya nọkwa na-aza ha.+ Ndị Hibru 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ na-anarakwa ihe ùgwù a, ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya,+ kama naanị mgbe Chineke kpọrọ ya,+ dị nnọọ ka a kpọkwara Erọn.+
14 Jehova wee weso Mozis iwe dị ọkụ, o wee sị: “Ọ̀ bụ na Erọn onye Livaị abụghị nwanne gị?+ Amaara m na ọ pụrụ nnọọ ikwu okwu. Lee, ọ na-abịakwa izute gị. Mgbe ọ hụrụ gị, ọ ga-aṅụrị ọṅụ n’obi ya.+
6 Mozis na Erọn so ná ndị nchụàjà ya,+Samuel sokwa ná ndị na-akpọku aha ya.+Ha nọ na-akpọku Jehova, ya onwe ya nọkwa na-aza ha.+
4 Mmadụ na-anarakwa ihe ùgwù a, ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya,+ kama naanị mgbe Chineke kpọrọ ya,+ dị nnọọ ka a kpọkwara Erọn.+