Ọpụpụ 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mozis wee were ọkara ọbara oké ehi ndị ahụ gbanye n’ọkwá,+ o fesara ọkara nke ọzọ fọdụrụ n’ime ọbara ahụ n’elu ebe ịchụàjà.+ Ọnụ Ọgụgụ 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Biko, gbaghara njehie nke ndị a dị ka obiọma gị si dị ukwuu, dịkwa nnọọ ka ị gbaghaara ndị a malite n’Ijipt ruo ugbu a.”+
6 Mozis wee were ọkara ọbara oké ehi ndị ahụ gbanye n’ọkwá,+ o fesara ọkara nke ọzọ fọdụrụ n’ime ọbara ahụ n’elu ebe ịchụàjà.+
19 Biko, gbaghara njehie nke ndị a dị ka obiọma gị si dị ukwuu, dịkwa nnọọ ka ị gbaghaara ndị a malite n’Ijipt ruo ugbu a.”+