Ọpụpụ 38:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ihe ndị na-esonụ bụ ihe e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu Ihe Àmà,+ bụ́ ihe ndị Mozis nyere iwu ka a gụkọta, dị ka ọrụ ndị Livaị+ nke Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri. Levitikọs 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mozis wee chọsie ewu àjà mmehie+ ahụ ike, ma, lee! e surewo ya n’ọkụ. O wee weso Elieza na Ịtama, bụ́ ụmụ Erọn ndị fọdụrụnụ, iwe, wee sị: 1 Ihe E Mere 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Amram+ bụ Erọn+ na Mozis,+ nakwa Miriam.+ Ụmụ Erọn bụ Nedab+ na Abaịhu+ na Elieza+ nakwa Ịtama.+ 1 Ihe E Mere 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu+ nwụrụ n’ihu nna ha,+ ha amụtaghịkwa ụmụ, ma Elieza+ na Ịtama nọgidere na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.
21 Ihe ndị na-esonụ bụ ihe e ji rụọ ụlọikwuu ahụ, bụ́ ụlọikwuu Ihe Àmà,+ bụ́ ihe ndị Mozis nyere iwu ka a gụkọta, dị ka ọrụ ndị Livaị+ nke Ịtama+ nwa Erọn onye nchụàjà duziri.
16 Mozis wee chọsie ewu àjà mmehie+ ahụ ike, ma, lee! e surewo ya n’ọkụ. O wee weso Elieza na Ịtama, bụ́ ụmụ Erọn ndị fọdụrụnụ, iwe, wee sị:
3 Ụmụ Amram+ bụ Erọn+ na Mozis,+ nakwa Miriam.+ Ụmụ Erọn bụ Nedab+ na Abaịhu+ na Elieza+ nakwa Ịtama.+
2 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu+ nwụrụ n’ihu nna ha,+ ha amụtaghịkwa ụmụ, ma Elieza+ na Ịtama nọgidere na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.