Ọnụ Ọgụgụ 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Kpọta ebo Livaị+ nso, meekwa ka ha guzoro n’ihu Erọn onye nchụàjà, ha ga na-ejekwara ya ozi.+ Ọnụ Ọgụgụ 4:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile na-abịa ịrụ ọrụ siri ike na ọrụ ibu ihe n’ụlọikwuu nzute,+
47 malite ná ndị gbara afọ iri atọ ruo ná ndị gbara afọ iri ise,+ ndị niile na-abịa ịrụ ọrụ siri ike na ọrụ ibu ihe n’ụlọikwuu nzute,+