Ọnụ Ọgụgụ 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Kpọta ndị si n’ebo Livaị,+ meekwa ka ha guzo n’ihu Erọn onye nchụàjà. Ha ga na-ejere ya ozi.+