Ọnụ Ọgụgụ 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Si ná ndị Izrel kpọrọ ndị Livaị, meekwa ka ha dị ọcha.+ Ọnụ Ọgụgụ 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Kpọtakwa ụmụnne gị ndị si n’ebo Livaị, bụ́ ebo nna gị, nso, ka ha soro gị na-ejere gị na ụmụ gị ndị nwoke ozi+ n’ihu ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.*+
2 Kpọtakwa ụmụnne gị ndị si n’ebo Livaị, bụ́ ebo nna gị, nso, ka ha soro gị na-ejere gị na ụmụ gị ndị nwoke ozi+ n’ihu ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.*+