Ọpụpụ 29:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ị ga-akpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+ Aịzaya 52:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ ebe ahụ pụọ.+ Unu emetụkwala ihe na-adịghị ọcha aka!+ Unu ndị na-ebu arịa Jehova,+Sinụ ebe ahụ pụọ,+ debekwanụ onwe unu ọcha.
4 “Ị ga-akpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+
11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ ebe ahụ pụọ.+ Unu emetụkwala ihe na-adịghị ọcha aka!+ Unu ndị na-ebu arịa Jehova,+Sinụ ebe ahụ pụọ,+ debekwanụ onwe unu ọcha.