2 Ndị Kọrịnt 6:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova* kwukwara, sị: “N’ihi ya, sinụ ebe ha nọ pụọ, nọrọkwanụ iche. Unu emetụzila ihe na-adịghị ọcha aka,+ m ga-akpọbatakwa unu.”+ Mkpughe 18:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Anụkwara m ka olu ọzọ si n’eluigwe sị: “Ndị nke m, sinụ n’ime ya pụta,+ ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya mehie, ọ bụrụkwa na unu achọghị ka a taa unu ahụhụ a ga-ata ya.+
17 Jehova* kwukwara, sị: “N’ihi ya, sinụ ebe ha nọ pụọ, nọrọkwanụ iche. Unu emetụzila ihe na-adịghị ọcha aka,+ m ga-akpọbatakwa unu.”+
4 Anụkwara m ka olu ọzọ si n’eluigwe sị: “Ndị nke m, sinụ n’ime ya pụta,+ ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya mehie, ọ bụrụkwa na unu achọghị ka a taa unu ahụhụ a ga-ata ya.+