Aịzaya 52:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ ebe ahụ pụọ.+ Unu emetụkwala ihe na-adịghị ọcha aka!+ Unu ndị na-ebu arịa Jehova,+Sinụ ebe ahụ pụọ,+ debekwanụ onwe unu ọcha. Jeremaya 51:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Ndị m, sinụ na Babịlọn pụta,+ Gbapụnụ+ ka Jehova ghara iji iwe ya dị ọkụ gbuo unu.*+ Mkpughe 18:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Anụkwara m ka olu ọzọ si n’eluigwe sị: “Ndị nke m, sinụ n’ime ya pụta,+ ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya mehie, ọ bụrụkwa na unu achọghị ka a taa unu ahụhụ a ga-ata ya.+
11 Pụọnụ, pụọnụ, sinụ ebe ahụ pụọ.+ Unu emetụkwala ihe na-adịghị ọcha aka!+ Unu ndị na-ebu arịa Jehova,+Sinụ ebe ahụ pụọ,+ debekwanụ onwe unu ọcha.
4 Anụkwara m ka olu ọzọ si n’eluigwe sị: “Ndị nke m, sinụ n’ime ya pụta,+ ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya mehie, ọ bụrụkwa na unu achọghị ka a taa unu ahụhụ a ga-ata ya.+