Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 48:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 Sinụ na Babịlọn pụọ.+

      Sinụ n’obodo ndị Kaldia gbapụ.

      Na-enwenụ aṅụrị ka unu na-akọsa ya. Kọsaanụ ya.+

      Kwuonụ gbasara ya n’ebe ụwa sọtụrụ.+

      Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtala Jekọb ohu ya.+

  • Jeremaya 50:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  8 “Sinụ na Babịlọn gbapụ,

      Sikwanụ n’ala ndị Kaldia pụọ.+

      Dịrịnụ ka mkpi ma ọ bụ ebule nke na-ebutere ìgwè ewu ma ọ bụ ìgwè atụrụ ụzọ.

  • Jeremaya 51:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 Sinụ na Babịlọn gbapụ.

      Zọọnụ onwe unu ndụ.*+

      Ka a ghara igbu unu n’ihi mmehie Babịlọn.

      N’ihi na ọ bụ oge Jehova ga-emegwara ya ihe o mere ndị ọzọ.

      Ọ ga-akwụ ya ụgwọ ihe o mere.+

  • Zekaraya 2:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 6 Jehova kwuru, sị, “Bịanụ! Bịanụ! Sinụ n’ala dị n’ebe ugwu gbapụ,+

      N’ihi na m chụsasịrị unu n’ebe niile.”*+ Ọ bụ ihe Jehova kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya