Jeremaya 25:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Jehova kwuru, sị, ‘Ma, afọ iri asaa gachaa,+ m ga-eme ka eze Babịlọn na mba ahụ, ya bụ, ndị Kaldia, zaa ajụjụ* maka mmehie ha.+ Ala ha ga-atọgbọrọkwa nkịtị ruo mgbe ebighị ebi.+ Jeremaya 25:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọtụtụ mba na ndị eze ukwu+ ga-eji ha mere ndị ohu.+ M ga-akwụ ha ụgwọ ihe ha mere, kwụọkwa ha ụgwọ ọrụ aka ha.’”+ Jeremaya 50:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Sinụ n’akụkụ niile tie mkpu agha ka a lụso ya agha. Ọ chịliela aka elu. Ogidi ya niile adaala. A kwatuola mgbidi ya niile.+ Ọ bụ otú Jehova si kwụọ ya ụgwọ ihe o mere.+ Megwaranụ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+
12 “Jehova kwuru, sị, ‘Ma, afọ iri asaa gachaa,+ m ga-eme ka eze Babịlọn na mba ahụ, ya bụ, ndị Kaldia, zaa ajụjụ* maka mmehie ha.+ Ala ha ga-atọgbọrọkwa nkịtị ruo mgbe ebighị ebi.+
14 Ọtụtụ mba na ndị eze ukwu+ ga-eji ha mere ndị ohu.+ M ga-akwụ ha ụgwọ ihe ha mere, kwụọkwa ha ụgwọ ọrụ aka ha.’”+
15 Sinụ n’akụkụ niile tie mkpu agha ka a lụso ya agha. Ọ chịliela aka elu. Ogidi ya niile adaala. A kwatuola mgbidi ya niile.+ Ọ bụ otú Jehova si kwụọ ya ụgwọ ihe o mere.+ Megwaranụ ya. Meenụ ya ihe o mere ndị ọzọ.+