Aịzaya 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị obodo dị iche iche ga-edulata ha n’obodo ha. Ndị ezinụlọ Izrel ga-akpọrọkwa ha ka ha bụrụ ndị nwoke na ndị nwaanyị ga na-eje ozi+ n’ala Jehova. Ndị ha na-agbaburu ohu ga na-agbaziri ha ohu, ndị na-amanyebu ha ịrụ ọrụ ga-anọzi n’okpuru ha. Habakọk 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ebe ọ bụ na ị kwakọọrọ ihe ọtụtụ mba,Ndị niile fọdụrụ ná mba ndị ahụ ga-akwakọrọ ihe gị,+N’ihi ndị mmadụ i gburu*Nakwa n’ihi otú i si bibie ụwa,Bibiekwa obodo dị iche iche na ndị niile bi na ha.+
2 Ndị obodo dị iche iche ga-edulata ha n’obodo ha. Ndị ezinụlọ Izrel ga-akpọrọkwa ha ka ha bụrụ ndị nwoke na ndị nwaanyị ga na-eje ozi+ n’ala Jehova. Ndị ha na-agbaburu ohu ga na-agbaziri ha ohu, ndị na-amanyebu ha ịrụ ọrụ ga-anọzi n’okpuru ha.
8 Ebe ọ bụ na ị kwakọọrọ ihe ọtụtụ mba,Ndị niile fọdụrụ ná mba ndị ahụ ga-akwakọrọ ihe gị,+N’ihi ndị mmadụ i gburu*Nakwa n’ihi otú i si bibie ụwa,Bibiekwa obodo dị iche iche na ndị niile bi na ha.+