Habakọk 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ebe ọ bụ na i bukọọrọ ihe ọtụtụ mba, ndị niile fọdụrụ ná mba ndị ahụ ga-ebukọrọ ihe gị,+ n’ihi ọbara ndị mmadụ ị wụfuru nakwa n’ihi ihe ike i mesoro elu ala, obodo ahụ na ndị niile bi n’ime ya.+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 16
8 Ebe ọ bụ na i bukọọrọ ihe ọtụtụ mba, ndị niile fọdụrụ ná mba ndị ahụ ga-ebukọrọ ihe gị,+ n’ihi ọbara ndị mmadụ ị wụfuru nakwa n’ihi ihe ike i mesoro elu ala, obodo ahụ na ndị niile bi n’ime ya.+