Habakọk 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ebe ọ bụ na ị kwakọọrọ ihe ọtụtụ mba,Ndị niile fọdụrụ ná mba ndị ahụ ga-akwakọrọ ihe gị,+N’ihi ndị mmadụ i gburu*Nakwa n’ihi otú i si bibie ụwa,Bibiekwa obodo dị iche iche na ndị niile bi na ha.+ Habakọk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,2/1/2000, p. 16
8 Ebe ọ bụ na ị kwakọọrọ ihe ọtụtụ mba,Ndị niile fọdụrụ ná mba ndị ahụ ga-akwakọrọ ihe gị,+N’ihi ndị mmadụ i gburu*Nakwa n’ihi otú i si bibie ụwa,Bibiekwa obodo dị iche iche na ndị niile bi na ha.+