Levitikọs 8:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mosis wee kpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke nso ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+ Ndị Hibru 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 ka anyị jiri ezi obi na-abịa Chineke nso ma nwee okwukwe siri ezigbo ike, ebe ọ bụ na e meela ka obi anyị dị ọcha ka anyị ghara inwe akọnuche ọjọọ,+ e jirikwa mmiri dị ọcha sachaa ahụ́ anyị.+
22 ka anyị jiri ezi obi na-abịa Chineke nso ma nwee okwukwe siri ezigbo ike, ebe ọ bụ na e meela ka obi anyị dị ọcha ka anyị ghara inwe akọnuche ọjọọ,+ e jirikwa mmiri dị ọcha sachaa ahụ́ anyị.+