Ọpụpụ 29:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ị ga-akpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+ Ọpụpụ 40:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “Kpọtazie Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+
4 “Ị ga-akpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+
12 “Kpọtazie Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+